2 Samuel 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Devid wee zie ozi jụta banyere nwaanyị ahụ,+ otu onye wee sị: “Onye a ọ́ bụghị Bat-shiba+ nwa Elayam,+ nwunye Yuraya+ onye Het?”+ 2 Samuel 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe oge iru uju+ gasịrị, Devid ziri ozi ozugbo wee kpọrọ ya laa n’ụlọ ya, o wee ghọọ nwunye ya.+ Ka oge na-aga, ọ mụụrụ ya nwa nwoke, ma ihe Devid mere dị njọ+ n’anya+ Jehova.
3 Devid wee zie ozi jụta banyere nwaanyị ahụ,+ otu onye wee sị: “Onye a ọ́ bụghị Bat-shiba+ nwa Elayam,+ nwunye Yuraya+ onye Het?”+
27 Mgbe oge iru uju+ gasịrị, Devid ziri ozi ozugbo wee kpọrọ ya laa n’ụlọ ya, o wee ghọọ nwunye ya.+ Ka oge na-aga, ọ mụụrụ ya nwa nwoke, ma ihe Devid mere dị njọ+ n’anya+ Jehova.