Jenesis 38:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe Juda hụrụ ya, o chere ozugbo na ọ bụ nwaanyị akwụna,+ n’ihi na o kpuchiri ihu ya ekpuchi.+ Diuterọnọmi 23:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ọ dịghị nwaanyị Izrel ọ bụla ga-abụ akwụna ụlọ arụsị,+ a gaghịkwa enwe onye ọ bụla n’ime ndị ikom Izrel ga-abụ akwụna ụlọ arụsị.+ Joshụa 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Obodo a ga-abụkwa ihe a ga-ebibi ebibi;+ ya na ihe niile dị n’ime ya bụ nke Jehova. Naanị Rehab+ nwaanyị akwụna ahụ ga-adị ndụ, ya na ndị niile ya na ha nọ n’ụlọ, n’ihi na o zoro ndị ozi ahụ anyị zipụrụ.+ Ndị Ikpe 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jefta+ onye Gilied+ aghọwo dimkpa na dike,+ ọ bụkwa nwaanyị akwụna+ mụrụ ya, Gilied bụkwa nna Jefta.
17 “Ọ dịghị nwaanyị Izrel ọ bụla ga-abụ akwụna ụlọ arụsị,+ a gaghịkwa enwe onye ọ bụla n’ime ndị ikom Izrel ga-abụ akwụna ụlọ arụsị.+
17 Obodo a ga-abụkwa ihe a ga-ebibi ebibi;+ ya na ihe niile dị n’ime ya bụ nke Jehova. Naanị Rehab+ nwaanyị akwụna ahụ ga-adị ndụ, ya na ndị niile ya na ha nọ n’ụlọ, n’ihi na o zoro ndị ozi ahụ anyị zipụrụ.+
11 Jefta+ onye Gilied+ aghọwo dimkpa na dike,+ ọ bụkwa nwaanyị akwụna+ mụrụ ya, Gilied bụkwa nna Jefta.