1 Ndị Eze 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee ruo na ozugbo Haịram+ nụrụ okwu Sọlọmọn, ọ malitere ịṅụrị ọṅụ nke ukwuu, o wee sị: “Onye a gọziri agọzi+ ka Jehova bụ taa n’ihi na o nyewo Devid nwa maara ihe+ ịchị ndị a dị ọtụtụ!”+ Abụ Ọma 72:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka Jehova Chineke, bụ́ Chineke Izrel, bụrụ onye a gọziri agọzi,+Onye naanị ya na-arụ ọrụ dị ebube.+
7 O wee ruo na ozugbo Haịram+ nụrụ okwu Sọlọmọn, ọ malitere ịṅụrị ọṅụ nke ukwuu, o wee sị: “Onye a gọziri agọzi+ ka Jehova bụ taa n’ihi na o nyewo Devid nwa maara ihe+ ịchị ndị a dị ọtụtụ!”+
18 Ka Jehova Chineke, bụ́ Chineke Izrel, bụrụ onye a gọziri agọzi,+Onye naanị ya na-arụ ọrụ dị ebube.+