Diuterọnọmi 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Kama ọ bụ n’ihi na Jehova hụrụ unu n’anya,+ nakwa na ọ na-edebe iyi ọ ṅụụrụ nna nna unu hà,+ mere Jehova ji jiri aka dị ike kpọpụta unu,+ ka o wee napụta unu n’ụlọ ndị ohu,+ n’aka Fero eze Ijipt. 1 Ihe E Mere 17:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 I wee mee ka ndị gị Izrel bụrụ ndị gị+ ruo mgbe a na-akaghị aka, gị onwe gị kwa, Jehova, wee bụrụ Chineke ha.+ 2 Ihe E Mere 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Haịram eze Taya+ wee dee akwụkwọ ozi zigara Sọlọmọn, sị: “Ọ bụ n’ihi na Jehova hụrụ ndị ya n’anya+ mere o ji mee gị eze ha.”+
8 Kama ọ bụ n’ihi na Jehova hụrụ unu n’anya,+ nakwa na ọ na-edebe iyi ọ ṅụụrụ nna nna unu hà,+ mere Jehova ji jiri aka dị ike kpọpụta unu,+ ka o wee napụta unu n’ụlọ ndị ohu,+ n’aka Fero eze Ijipt.
22 I wee mee ka ndị gị Izrel bụrụ ndị gị+ ruo mgbe a na-akaghị aka, gị onwe gị kwa, Jehova, wee bụrụ Chineke ha.+
11 Haịram eze Taya+ wee dee akwụkwọ ozi zigara Sọlọmọn, sị: “Ọ bụ n’ihi na Jehova hụrụ ndị ya n’anya+ mere o ji mee gị eze ha.”+