-
1 Samuel 2:30Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
30 “‘Ya mere, nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru: “Ekwuru m n’ezie, sị, Ụlọ gị na ụlọ nna nna gị ga na-eje ije n’ihu m ruo mgbe a na-akaghị aka.”+ Ma ugbu a, nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Tụfịakwa! Agaghị m eme ya, n’ihi na ndị na-asọpụrụ m+ ka m ga-akwanyere ùgwù,+ ndị na-eleda m anya ga-abụkwa ihe efu.”+
-