Diuterọnọmi 32:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Hụnụ na ọ bụ m bụ ya,+E nweghịkwa chi ọzọ ọ bụ mụ na ya.+M na-eme ka a nwụọ, m na-emekwa ka a dị ndụ.+Emewo m ka e nwee oké mmerụ ahụ́,+ mụ onwe m ga-agwọkwa ya,+Ọ dịghịkwa onye na-anapụta ihe n’aka m.+ Hosia 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Bịanụ, ka anyị laghachikwuru Jehova,+ n’ihi na ya onwe ya adọrisịwo anyị,+ ma ọ ga-agwọ anyị.+ Ọ nọ na-eti anyị ihe, ma ọ ga-ekechi ọnyá anyị.+
39 Hụnụ na ọ bụ m bụ ya,+E nweghịkwa chi ọzọ ọ bụ mụ na ya.+M na-eme ka a nwụọ, m na-emekwa ka a dị ndụ.+Emewo m ka e nwee oké mmerụ ahụ́,+ mụ onwe m ga-agwọkwa ya,+Ọ dịghịkwa onye na-anapụta ihe n’aka m.+
6 “Bịanụ, ka anyị laghachikwuru Jehova,+ n’ihi na ya onwe ya adọrisịwo anyị,+ ma ọ ga-agwọ anyị.+ Ọ nọ na-eti anyị ihe, ma ọ ga-ekechi ọnyá anyị.+