2 Ndị Eze 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Aịzaya wee sị ha: “Nke a bụ ihe unu ga-agwa onyenwe unu, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru:+ “Atụla egwu+ n’ihi okwu ị nụrụ, nke ndị na-ejere eze Asiria ozi kwuru iji kwutọọ m.+ 2 Ndị Eze 19:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ònye ka ị kwara emo+ ma kwutọọ?+Ònye ka ị baara mba,+Na-elekwa anya ọjọọ?+Ọ bụ Onye Nsọ Izrel!+
6 Aịzaya wee sị ha: “Nke a bụ ihe unu ga-agwa onyenwe unu, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru:+ “Atụla egwu+ n’ihi okwu ị nụrụ, nke ndị na-ejere eze Asiria ozi kwuru iji kwutọọ m.+