Ilu 30:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 E nwere ọgbọ nke anya ya dị oké elu, nke anya ya nke na-enwu gbaa dị elu.+ Aịzaya 37:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ònye ka ị kwara emo+ ma kwutọọ?+Ònye ka ị baara mba,+Na-elekwa anya ọjọọ?+Ọ bụ Onye Nsọ Izrel!+