Abụ Ọma 71:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mụ onwe m kwa ga-eji ụbọ akwara too gị,+Aga m eto eziokwu gị, Chineke m.+Aga m eji une bụkuo gị abụ olu ụtọ, gị Onye Nsọ Izrel.+ Abụ Ọma 89:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ọ bụ Jehova nwe ọta anyị,+Ọ bụkwa Onye Nsọ Izrel nwe eze anyị.+ Jeremaya 51:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “N’ihi na Izrel na Juda+ abụghị nwaanyị nke di ya, bụ́ Chineke ha, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, nwụrụ anwụ.+ N’ihi na ala ndị Kaldia jupụtara n’ikpe ọmụma n’anya Onye Nsọ Izrel.+
22 Mụ onwe m kwa ga-eji ụbọ akwara too gị,+Aga m eto eziokwu gị, Chineke m.+Aga m eji une bụkuo gị abụ olu ụtọ, gị Onye Nsọ Izrel.+
5 “N’ihi na Izrel na Juda+ abụghị nwaanyị nke di ya, bụ́ Chineke ha, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, nwụrụ anwụ.+ N’ihi na ala ndị Kaldia jupụtara n’ikpe ọmụma n’anya Onye Nsọ Izrel.+