Ilu 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye ọ bụla nke na-agbazi onye na-akwa emo na-akparị onwe ya,+ onye ọ bụla nke na-abara onye ajọ omume mba—ọ bụụrụ ya ihe ihere.+ Ilu 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Azala onye ọ bụla dị nzuzu dị ka nzuzu ya si dị, ka gị na ya ghara ịbụ otu ihe ahụ.+ Aịzaya 36:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha wee gbachie ya nkịtị, ha azaghịkwa ya ihe ọ bụla,+ n’ihi na eze nyere iwu, sị: “Unu atụpụrụla ya ọnụ.”+ 2 Timoti 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma ohu nke Onyenwe anyị ekwesịghị ịlụ ọgụ,+ kama o kwesịrị ịbụ onye na-emeso mmadụ niile n’ụzọ dị nwayọọ,+ onye ruru eru izi ihe,+ onye na-ejide onwe ya mgbe ọnọdụ dị njọ,+
7 Onye ọ bụla nke na-agbazi onye na-akwa emo na-akparị onwe ya,+ onye ọ bụla nke na-abara onye ajọ omume mba—ọ bụụrụ ya ihe ihere.+
21 Ha wee gbachie ya nkịtị, ha azaghịkwa ya ihe ọ bụla,+ n’ihi na eze nyere iwu, sị: “Unu atụpụrụla ya ọnụ.”+
24 Ma ohu nke Onyenwe anyị ekwesịghị ịlụ ọgụ,+ kama o kwesịrị ịbụ onye na-emeso mmadụ niile n’ụzọ dị nwayọọ,+ onye ruru eru izi ihe,+ onye na-ejide onwe ya mgbe ọnọdụ dị njọ,+