Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 38:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ma mụ onwe m, dị ka onye ntị chiri, anụghị m ihe ha na-ekwu;+

      Dị ka onye ogbi, emegheghị m ọnụ.+

  • Abụ Ọma 38:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 M wee dị ka onye na-adịghị anụ ihe,

      Enweghị m ihe m ga-aza ha.

  • Abụ Ọma 39:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 39 Asịrị m: “M ga-eche ụzọ m nche+

      Ka m wee ghara iji ire m mehie.+

      M ga-eji ihe kechie ọnụ m iji chee ya nche, +

      Mgbe onye ọ bụla bụ́ onye ajọ omume nọ n’ihu m.”+

  • Ilu 9:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Onye ọ bụla nke na-agbazi onye na-akwa emo na-akparị onwe ya,+ onye ọ bụla nke na-abara onye ajọ omume mba—ọ bụụrụ ya ihe ihere.+

  • Ilu 26:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Azala onye ọ bụla dị nzuzu dị ka nzuzu ya si dị, ka gị na ya ghara ịbụ otu ihe ahụ.+

  • Matiu 7:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 “Unu enyela nkịta ihe dị nsọ,+ unu atụpụkwarala ézì nkume pel unu, ka ha wee ghara ịzọ ha ụkwụ+ ma tụgharịa dọrie unu.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya