Abụ Ọma 48:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụjọ jidere ha n’ebe ahụ,+Ime mere ha dị ka nwaanyị na-amụ nwa.+ Jeremaya 51:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Ndị dike nke Babịlọn akwụsịwo ịlụ agha. Ha nọ ọdụ n’ebe e wusiri ike. Ike agwụla ha.+ Ha aghọọla ndị inyom.+ A gbawo ebe obibi ya niile ọkụ. A gbajisịwo ihe e ji atụchi ya.+
30 “Ndị dike nke Babịlọn akwụsịwo ịlụ agha. Ha nọ ọdụ n’ebe e wusiri ike. Ike agwụla ha.+ Ha aghọọla ndị inyom.+ A gbawo ebe obibi ya niile ọkụ. A gbajisịwo ihe e ji atụchi ya.+