2 ha bịakwutere Zerọbabel+ na ndị isi+ nke ọnụmara dị iche iche ozugbo wee sị ha: “Ka anyị soro unu+ wuo ụlọ a; n’ihi na, dị nnọọ ka unu na-eme, anyị onwe anyị na-achọ Chineke unu,+ ọ bụkwa ya ka anyị na-achụrụ àjà kemgbe ụbọchị Isa-hadọn+ eze Asiria, bụ́ onye kpọgotere anyị n’ebe a.”+