Abụ Ọma 55:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Okwu ọnụ ya dị nro karịa mmiri ara ehi rahụrụ arahụ,+Ma obi ya bụ ọgụ ọgụ.+Okwu ya dị nro karịa mmanụ,+Ma ha bụ mma agha a mịpụtara amịpụta.+ Ilu 26:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọlaọcha a gbazere agbaze nke e ji machie ibe eju yiri okwu ire ụtọ nke onye na-ekwu ya nwere obi ọjọọ.+ Ilu 26:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụ ezie na ọ na-eme ka olu ya dị ụtọ,+ ekwetala ihe o kwuru,+ n’ihi na ihe arụ asaa+ dị n’obi ya.
21 Okwu ọnụ ya dị nro karịa mmiri ara ehi rahụrụ arahụ,+Ma obi ya bụ ọgụ ọgụ.+Okwu ya dị nro karịa mmanụ,+Ma ha bụ mma agha a mịpụtara amịpụta.+
23 Ọlaọcha a gbazere agbaze nke e ji machie ibe eju yiri okwu ire ụtọ nke onye na-ekwu ya nwere obi ọjọọ.+
25 Ọ bụ ezie na ọ na-eme ka olu ya dị ụtọ,+ ekwetala ihe o kwuru,+ n’ihi na ihe arụ asaa+ dị n’obi ya.