2 Ndị Eze 17:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ha ghọrọ ndị na-atụ egwu Jehova,+ ma, ọ bụ chi ha ka ha na-efe ofufe,+ dị ka okpukpe nke mba ndị ahụ si dị, bụ́ ebe e si dọrọ ha n’agha.+ 2 Ndị Eze 17:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ruo taa, ha na-eme ihe dị ka okpukpe mbụ ha si dị.+ Ọ dịghị onye n’ime ha na-atụ egwu Jehova,+ ọ dịghịkwa onye na-agbaso ụkpụrụ ya na mkpebi ikpe+ ya na iwu+ ya na ntụziaka+ Jehova nyere ụmụ Jekọb,+ bụ́ onye o mere ka aha ya bụrụ Izrel;+
33 Ha ghọrọ ndị na-atụ egwu Jehova,+ ma, ọ bụ chi ha ka ha na-efe ofufe,+ dị ka okpukpe nke mba ndị ahụ si dị, bụ́ ebe e si dọrọ ha n’agha.+
34 Ruo taa, ha na-eme ihe dị ka okpukpe mbụ ha si dị.+ Ọ dịghị onye n’ime ha na-atụ egwu Jehova,+ ọ dịghịkwa onye na-agbaso ụkpụrụ ya na mkpebi ikpe+ ya na iwu+ ya na ntụziaka+ Jehova nyere ụmụ Jekọb,+ bụ́ onye o mere ka aha ya bụrụ Izrel;+