Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 12:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Gwa nzukọ Izrel dum, sị, ‘N’ụbọchị nke iri n’ọnwa a ka onye ọ bụla n’ime ha ga-ewere otu atụrụ+ maka ụlọ nna nna ya hà, otu atụrụ maka otu ụlọ.

  • Ọpụpụ 12:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 “‘Ụbọchị a ga-abụrụ unu ihe ncheta, unu ga-eme ya dị ka ememme a ga na-emere Jehova n’ọgbọ unu niile. Unu ga-eme ya ka ọ bụrụ ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka.

  • Levitikọs 23:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 N’ọnwa mbụ, n’abalị iri na anọ n’ọnwa ahụ,+ ná mgbede, ka a ga-emere Jehova ememme ngabiga.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 9:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ma ọ bụrụ na nwoke ahụ dị ọcha ma ọ bụ na ọ gaghị njem ma ọ kwadebeghị àjà ememme ngabiga ahụ, a ga-ebipụ mkpụrụ obi ahụ n’etiti ndị ya,+ n’ihi na o wetaghị onyinye Jehova n’oge ya a kara aka. Nwoke ahụ ga-aza ajụjụ maka mmehie ya.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 28:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 “‘A ga na-eme ememme ngabiga+ Jehova n’ọnwa mbụ, n’abalị iri na anọ n’ọnwa ahụ.

  • Diuterọnọmi 16:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 “Na-eme ememme n’ọnwa Ebib,+ ị ga-emere Jehova bụ́ Chineke gị ememme ngabiga,+ n’ihi na ọ bụ n’ọnwa Ebib ka Jehova bụ́ Chineke gị kpọpụtara gị n’Ijipt, n’abalị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya