Jenesis 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee sị: “Gịnị ka i mere? Gee ntị! Ọbara nwanne gị si n’ala na-etiku m.+ Abụ Ọma 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na, mgbe ọ na-achọ ndị na-awụfu ọbara,+ ọ ga-echeta ndị nọ n’ahụhụ;+Ọ dịghị ihe ga-eme ka o chefuo mkpu ákwá nke ndị nọ n’ahụhụ.+ Abụ Ọma 72:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ ga-anapụta mkpụrụ obi ha ná mmegbu nakwa n’ihe ike,Ọbara ha ga-adịkwa oké ọnụ ahịa n’anya ya.+ Aịzaya 26:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na, lee! Jehova si n’ebe ọ nọ na-abịa ime ka ndị bi n’ala a zaa ajụjụ maka njehie ha.+ Ala a ga-ekpughekwa ọbara ndị ọ wụfuru,+ ọ gakwaghị ekpuchi ndị ya e gburu egbu ọzọ.”+
12 N’ihi na, mgbe ọ na-achọ ndị na-awụfu ọbara,+ ọ ga-echeta ndị nọ n’ahụhụ;+Ọ dịghị ihe ga-eme ka o chefuo mkpu ákwá nke ndị nọ n’ahụhụ.+
21 N’ihi na, lee! Jehova si n’ebe ọ nọ na-abịa ime ka ndị bi n’ala a zaa ajụjụ maka njehie ha.+ Ala a ga-ekpughekwa ọbara ndị ọ wụfuru,+ ọ gakwaghị ekpuchi ndị ya e gburu egbu ọzọ.”+