1 Ndị Eze 16:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 O wukwaara Bel ebe ịchụàjà n’ụlọ+ Bel bụ́ nke o wuru na Sameria. 1 Ndị Eze 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ịlaịja wee sị ndị ahụ: “Ọ bụ m bụ onye amụma Jehova fọdụrụ,+ naanị m, ebe ndị amụma Bel dị narị ndị ikom anọ na iri ise. 1 Ndị Eze 18:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ịlaịja wee sị ha: “Jidenụ ndị amụma Bel! Unu ekwela ka otu n’ime ha gbapụ!” Ha jichiri ha ozugbo, Ịlaịja wee kpụrute ha n’iyi ndagwurugwu Kaịshọn+ wee gbuo ha n’ebe ahụ.+ 2 Ndị Eze 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ naanị na ọ bụghị dị ka nna ya+ ma ọ bụ dị ka nne ya, ma o wepụrụ ogidi nsọ+ Bel nke nna ya rụrụ.+
22 Ịlaịja wee sị ndị ahụ: “Ọ bụ m bụ onye amụma Jehova fọdụrụ,+ naanị m, ebe ndị amụma Bel dị narị ndị ikom anọ na iri ise.
40 Ịlaịja wee sị ha: “Jidenụ ndị amụma Bel! Unu ekwela ka otu n’ime ha gbapụ!” Ha jichiri ha ozugbo, Ịlaịja wee kpụrute ha n’iyi ndagwurugwu Kaịshọn+ wee gbuo ha n’ebe ahụ.+
2 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ naanị na ọ bụghị dị ka nna ya+ ma ọ bụ dị ka nne ya, ma o wepụrụ ogidi nsọ+ Bel nke nna ya rụrụ.+