Jenesis 29:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 O wee tụrụ ime ọzọ mụọ nwa nwoke wee sị: “Ugbu a, m ga-eto Jehova.” O wee gụọ ya Juda.+ E mesịa, ọ kwụsịrị ịmụ nwa. Jenesis 49:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ma gị onwe gị, Juda,+ ụmụnne gị ga-eto gị.+ Aka gị ga-ejide ndị iro gị n’ekwo.+ Ụmụnna gị ga na-adara gị n’ala.+ Ndị Hibru 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ọ pụtara nnọọ ìhè na Onyenwe anyị sitere na Juda,+ bụ́ ebo nke Mozis na-ekwughị ihe ọ bụla banyere ya n’ihe metụtara ndị nchụàjà.
35 O wee tụrụ ime ọzọ mụọ nwa nwoke wee sị: “Ugbu a, m ga-eto Jehova.” O wee gụọ ya Juda.+ E mesịa, ọ kwụsịrị ịmụ nwa.
8 “Ma gị onwe gị, Juda,+ ụmụnne gị ga-eto gị.+ Aka gị ga-ejide ndị iro gị n’ekwo.+ Ụmụnna gị ga na-adara gị n’ala.+
14 N’ihi na ọ pụtara nnọọ ìhè na Onyenwe anyị sitere na Juda,+ bụ́ ebo nke Mozis na-ekwughị ihe ọ bụla banyere ya n’ihe metụtara ndị nchụàjà.