1 Ndị Eze 1:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Eze wee sị ha: “Kpọrọnụ ndị na-ejere onyenwe unu ozi,+ meekwanụ ka Sọlọmọn nwa m nọkwasị n’elu nne ịnyịnya nke m,+ durukwanụ ya gbadaa Gaịhọn.+ 1 Ndị Eze 1:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Zedọk onye nchụàjà wee wepụta mpi mmanụ+ n’ụlọikwuu+ ma tee Sọlọmọn mmanụ;+ ha wee malite ịfụ opi, mmadụ niile wee na-eti mkpu, sị: “Eze Sọlọmọn ga-adị ndụ!”+ 1 Ihe E Mere 28:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 n’ime ụmụ m niile (n’ihi na Jehova nyere m ọtụtụ ụmụ)+ ọ họọrọ Sọlọmọn+ nwa m ịnọkwasị n’ocheeze+ nke alaeze Jehova ịchị Izrel.
33 Eze wee sị ha: “Kpọrọnụ ndị na-ejere onyenwe unu ozi,+ meekwanụ ka Sọlọmọn nwa m nọkwasị n’elu nne ịnyịnya nke m,+ durukwanụ ya gbadaa Gaịhọn.+
39 Zedọk onye nchụàjà wee wepụta mpi mmanụ+ n’ụlọikwuu+ ma tee Sọlọmọn mmanụ;+ ha wee malite ịfụ opi, mmadụ niile wee na-eti mkpu, sị: “Eze Sọlọmọn ga-adị ndụ!”+
5 n’ime ụmụ m niile (n’ihi na Jehova nyere m ọtụtụ ụmụ)+ ọ họọrọ Sọlọmọn+ nwa m ịnọkwasị n’ocheeze+ nke alaeze Jehova ịchị Izrel.