Abụ Ọma 127:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lee! Ụmụ bụ ihe nketa si n’aka Jehova;+Mkpụrụ nke afọ bụ ụgwọ ọrụ.+ Aịzaya 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Lee! Mụ na ụmụ Jehova nyere m+ bụ ihe ịrịba ama+ na ọrụ ebube n’Izrel site n’aka Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ onye bi n’Ugwu Zayọn.+
18 Lee! Mụ na ụmụ Jehova nyere m+ bụ ihe ịrịba ama+ na ọrụ ebube n’Izrel site n’aka Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ onye bi n’Ugwu Zayọn.+