Ndị Ikpe 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ime oge a, e nwere otu nwoke onye Zora,+ onye si n’ezinụlọ ebo Dan,+ aha ya bụ Manoa.+ Nwunye ya bụ nwaanyị aga, ọ mụtaghị nwa.+ 1 Ihe E Mere 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma Reeya+ nwa Shobal mụrụ Jehat; Jehat amụọ Ahumaị na Lehad. Ndị a bụ ezinụlọ dị iche iche nke ụmụ Zora.+
2 N’ime oge a, e nwere otu nwoke onye Zora,+ onye si n’ezinụlọ ebo Dan,+ aha ya bụ Manoa.+ Nwunye ya bụ nwaanyị aga, ọ mụtaghị nwa.+
2 Ma Reeya+ nwa Shobal mụrụ Jehat; Jehat amụọ Ahumaị na Lehad. Ndị a bụ ezinụlọ dị iche iche nke ụmụ Zora.+