Joshụa 15:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Na Shefila+ e nwere Eshtaọl+ na Zora+ na Ashna, Ndị Ikpe 13:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ka oge na-aga, mmụọ Jehova+ malitere ịkpa ike n’ahụ́ ya, na Mehane-dan+ nke dị n’agbata Zora+ na Eshtaọl.+ 1 Ihe E Mere 2:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Ezinụlọ Kiriat-jierim bụ ndị Itraịt+ na ndị Putaịt na ndị Shumataịt na ndị Mishraịt. Ọ bụ n’etiti ndị a ka ndị Zora+ na ndị Eshtaọl+ si pụta.
25 Ka oge na-aga, mmụọ Jehova+ malitere ịkpa ike n’ahụ́ ya, na Mehane-dan+ nke dị n’agbata Zora+ na Eshtaọl.+
53 Ezinụlọ Kiriat-jierim bụ ndị Itraịt+ na ndị Putaịt na ndị Shumataịt na ndị Mishraịt. Ọ bụ n’etiti ndị a ka ndị Zora+ na ndị Eshtaọl+ si pụta.