1 Ihe E Mere 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jebez wee malite ịkpọku Chineke+ Izrel, sị: “Ọ bụrụ nnọọ na ị ga-agọzi+ m ma mee ka ókèala m sakwuo mbara,+ ọ bụrụkwa na aka gị+ adịnyere m, gị echebekwa m n’ọdachi,+ ka ọ ghara imerụ m ahụ́,+—” Chineke wee meere ya ihe ọ rịọrọ.+
10 Jebez wee malite ịkpọku Chineke+ Izrel, sị: “Ọ bụrụ nnọọ na ị ga-agọzi+ m ma mee ka ókèala m sakwuo mbara,+ ọ bụrụkwa na aka gị+ adịnyere m, gị echebekwa m n’ọdachi,+ ka ọ ghara imerụ m ahụ́,+—” Chineke wee meere ya ihe ọ rịọrọ.+