8N’oge ahụ, Sọlọmọn+ kpọrọ+ ndị okenye+ Izrel, ndị isi niile nke ebo dị iche iche,+ ndị isi nke ndị bụ́ nna,+ nke ụmụ Izrel, ka ha zukọta n’ebe Eze Sọlọmọn nọ na Jeruselem, iji si n’Obodo Devid,+ ya bụ, Zayọn+ bugote igbe ọgbụgba ndụ+ Jehova.
2 Ọ bụ mgbe ahụ ka Sọlọmọn kpọrọ ndị okenye Izrel+ na ndị isi niile nke ebo dị iche iche,+ na ndị isi ọnụmara dị iche iche+ nke ụmụ Izrel, ka ha zukọta na Jeruselem, iji si n’Obodo Devid,+ ya bụ, Zayọn,+ bugote igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova.+