6 Mmụọ Jehova wee malite ịkpa ike n’ahụ́ ya,+ o wee dọwaa ya abụọ, dị nnọọ ka mmadụ si adọwa nwa mkpi, o jighịkwa ihe ọ bụla n’aka. Ọ gwaghịkwa nna ya na nne ya ihe o mere.
36 Ohu gị kụgburu ma ọdụm ahụ ma anụ ọhịa bea ahụ; onye Filistia nke a a na-ebighị úgwù+ ga-adị ka otu n’ime ha, n’ihi na ọ mawo ndị agha+ nke Chineke dị ndụ+ aka.”+