Joshụa 24:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ha wee lie ya n’ókèala o ketara na Timnat-sira,+ nke dị n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, n’ebe ugwu nke Ugwu Geash. Ndị Ikpe 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha wee lie ya n’ala o ketara nke dị na Timnat-hires+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, n’ebe ugwu nke Ugwu Geash.+
30 Ha wee lie ya n’ókèala o ketara na Timnat-sira,+ nke dị n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, n’ebe ugwu nke Ugwu Geash.
9 Ha wee lie ya n’ala o ketara nke dị na Timnat-hires+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, n’ebe ugwu nke Ugwu Geash.+