1 Samuel 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Samuel wee mee ihe Jehova kwuru. Mgbe ọ bịarutere Betlehem,+ ndị okenye obodo ahụ malitere ịma jijiji+ mgbe ha zutere ya, ha wee sị: “Nke a ị bịara, udo ọ̀ dịkwa?”+ 1 Ndị Eze 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka oge na-aga, Adọnaịja nwa Hagit bịakwutere Bat-shiba,+ nne Sọlọmọn. O wee sị ya: “Nke a ị bịara, udo ọ̀ dịkwa?”+ O wee zaa, sị: “Udo dị.”
4 Samuel wee mee ihe Jehova kwuru. Mgbe ọ bịarutere Betlehem,+ ndị okenye obodo ahụ malitere ịma jijiji+ mgbe ha zutere ya, ha wee sị: “Nke a ị bịara, udo ọ̀ dịkwa?”+
13 Ka oge na-aga, Adọnaịja nwa Hagit bịakwutere Bat-shiba,+ nne Sọlọmọn. O wee sị ya: “Nke a ị bịara, udo ọ̀ dịkwa?”+ O wee zaa, sị: “Udo dị.”