1 Ndị Eze 22:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Agha ahụ wee na-esiwanye ike n’ụbọchị ahụ, e wee kwụwa eze ọtọ n’ụgbọ ịnyịnya ahụ chee ya ihu n’ebe ndị Siria nọ, o wee nwụọ+ ná mgbede; ọbara nke na-agbapụta n’ebe e merụrụ ya ahụ́ nọ na-awụba n’ime ụgbọ ịnyịnya agha ahụ.+ 2 Ihe E Mere 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Lee, Jehova etinyewo mmụọ nrafu n’ọnụ ndị amụma gị ndị a;+ ma Jehova ekwuwo na ọdachi ga-adakwasị gị.”+
35 Agha ahụ wee na-esiwanye ike n’ụbọchị ahụ, e wee kwụwa eze ọtọ n’ụgbọ ịnyịnya ahụ chee ya ihu n’ebe ndị Siria nọ, o wee nwụọ+ ná mgbede; ọbara nke na-agbapụta n’ebe e merụrụ ya ahụ́ nọ na-awụba n’ime ụgbọ ịnyịnya agha ahụ.+
22 Lee, Jehova etinyewo mmụọ nrafu n’ọnụ ndị amụma gị ndị a;+ ma Jehova ekwuwo na ọdachi ga-adakwasị gị.”+