Ọnụ Ọgụgụ 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke abụghị mmadụ nke na ọ ga-agha ụgha,+Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.+Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ́ gaghị eme ya,Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ́ gaghị emezu ya?+ 1 Ndị Eze 22:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Lee, Jehova etinyewo mmụọ nrafu n’ọnụ ndị amụma gị niile a;+ ma Jehova ekwuwo na ọdachi ga-adakwasị gị.”+ Ezikiel 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma gị onwe gị, ọ bụrụ na ị dọọ onye ajọ omume aka ná ntị,+ ma ọ hapụghị ajọ omume ya na ụzọ ọjọọ ya, ya onwe ya ga-anwụ ná njehie ya;+ ma gị onwe gị, ị napụtawo mkpụrụ obi gị.+
19 Chineke abụghị mmadụ nke na ọ ga-agha ụgha,+Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.+Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ́ gaghị eme ya,Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ́ gaghị emezu ya?+
23 Lee, Jehova etinyewo mmụọ nrafu n’ọnụ ndị amụma gị niile a;+ ma Jehova ekwuwo na ọdachi ga-adakwasị gị.”+
19 Ma gị onwe gị, ọ bụrụ na ị dọọ onye ajọ omume aka ná ntị,+ ma ọ hapụghị ajọ omume ya na ụzọ ọjọọ ya, ya onwe ya ga-anwụ ná njehie ya;+ ma gị onwe gị, ị napụtawo mkpụrụ obi gị.+