14 Jehova etinyewo mmụọ nke mgbagwoju anya n’ime ya.+ Ha emewokwa ka Ijipt na-awagharị n’ọrụ ya niile, dị nnọọ ka onye mmanya na-egbu si atụrụgharị n’agbọ ọ gbọrọ.+
9 “‘Ma ọ bụrụ na a ghọgbuo onye amụma, o wee kwuo ihe ọ bụla, ọ bụ mụ onwe m, Jehova, ghọgburu onye amụma ahụ;+ m ga-esetịkwa aka m mee ya ihe wee laa ya n’iyi n’etiti ndị m Izrel.+