2 Samuel 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị okenye+ niile nke Izrel wee bịakwute eze n’ime Hibrọn. Ha na Eze Devid wee gbaa ndụ+ n’ime Hibrọn n’ihu Jehova. E mesịa, ha tere Devid mmanụ+ ịbụ eze Izrel.+ 2 Ndị Eze 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehoyada wee mee ka Jehova+ na eze+ na ndị Juda gbaa ndụ,+ ka ha wee bụrụ ndị Jehova; meekwa ka eze na ndị Juda gbaa ndụ.+
3 Ndị okenye+ niile nke Izrel wee bịakwute eze n’ime Hibrọn. Ha na Eze Devid wee gbaa ndụ+ n’ime Hibrọn n’ihu Jehova. E mesịa, ha tere Devid mmanụ+ ịbụ eze Izrel.+
17 Jehoyada wee mee ka Jehova+ na eze+ na ndị Juda gbaa ndụ,+ ka ha wee bụrụ ndị Jehova; meekwa ka eze na ndị Juda gbaa ndụ.+