Ọnụ Ọgụgụ 14:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ma Mozis kwuru, sị: “Gịnị mere unu ji na-ada iwu Jehova?+ Ma ọ gaghị agara unu nke ọma. 1 Samuel 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Samuel wee sị Sọl: “I zuzuru nzuzu.+ I debeghị ihe Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu,+ nke ọ gwara gị mee,+ n’ihi na, ọ bụrụ na i debere ya, Jehova gaara eme ka alaeze gị n’Izrel guzosie ike ruo mgbe a na-akaghị aka. Zekaraya 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ha jụrụ ige ntị,+ ha nọ na-eme isi ike,+ ha kpọchisikwara ntị ha ike.+
13 Samuel wee sị Sọl: “I zuzuru nzuzu.+ I debeghị ihe Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu,+ nke ọ gwara gị mee,+ n’ihi na, ọ bụrụ na i debere ya, Jehova gaara eme ka alaeze gị n’Izrel guzosie ike ruo mgbe a na-akaghị aka.