12 Ugbu a, nye m ógbè a bụ́ ugwu ugwu nke Jehova kwere ná nkwa n’ụbọchị ahụ,+ n’ihi na gị onwe gị nụrụ n’ụbọchị ahụ na e nwere ụmụ Enak+ n’ebe ahụ nakwa obodo ndị e wusiri ike.+ Ma eleghị anya, Jehova ga-anọnyere m,+ m ga-anapụkwa ha ala ha, dị nnọọ ka Jehova kwere ná nkwa.”+