Ọnụ Ọgụgụ 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụrụ na ihe anyị dị Jehova mma,+ ọ ga-akpọba anyị n’ala a wee nye anyị ya, bụ́ ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.+ Abụ Ọma 60:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Anyị ga-enweta ike site n’enyemaka Chineke,+Ya onwe ya ga-azọdakwa ndị na-emegide anyị.+ Ndị Rom 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu banyere ihe ndị a? Ọ bụrụ na Chineke nọnyeere anyị, ònye ga-emegide anyị?+ Ndị Filipaị 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihe niile, enwere m ike site n’aka onye ahụ nke na-enye m ike.+
8 Ọ bụrụ na ihe anyị dị Jehova mma,+ ọ ga-akpọba anyị n’ala a wee nye anyị ya, bụ́ ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.+