Ndị Ikpe 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee ruo mgbe nwa oge gasịrị na ụmụ Amọn malitere ibuso Izrel agha.+ 2 Samuel 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo mgbe e mesịrị na eze ụmụ Amọn+ nwụrụ, nwa ya Henọn wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.+ 2 Ihe E Mere 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee ruo mgbe e mesịrị na ụmụ Moab+ na ụmụ Amọn,+ na ụfọdụ n’ime ụmụ Amọnim+ ha na ha so, bịara ibuso Jehọshafat agha.+ Jeremaya 49:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere ụmụ Amọn:+ “Ọ̀ bụ na Izrel enweghị ụmụ, ka ọ̀ bụ na Izrel enweghị onye ga-eketa ihe ya? Gịnị mere Malkam+ ji weghara Gad,+ gịnịkwa mere ndị na-efe ya ji biri n’obodo ndị dị n’Izrel?”+
20 O wee ruo mgbe e mesịrị na ụmụ Moab+ na ụmụ Amọn,+ na ụfọdụ n’ime ụmụ Amọnim+ ha na ha so, bịara ibuso Jehọshafat agha.+
49 Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere ụmụ Amọn:+ “Ọ̀ bụ na Izrel enweghị ụmụ, ka ọ̀ bụ na Izrel enweghị onye ga-eketa ihe ya? Gịnị mere Malkam+ ji weghara Gad,+ gịnịkwa mere ndị na-efe ya ji biri n’obodo ndị dị n’Izrel?”+