2 Samuel 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ihe ndị a bụ okwu ikpeazụ Devid kwuru:+“Ihe si n’ọnụ Devid nwa Jesi pụta,+Ihe si n’ọnụ nwoke dị elu pụta,+Onye Chineke nke Jekọb tere mmanụ,+Na onye ọma nke na-abụrụ Izrel abụ olu ụtọ.+
23 Ihe ndị a bụ okwu ikpeazụ Devid kwuru:+“Ihe si n’ọnụ Devid nwa Jesi pụta,+Ihe si n’ọnụ nwoke dị elu pụta,+Onye Chineke nke Jekọb tere mmanụ,+Na onye ọma nke na-abụrụ Izrel abụ olu ụtọ.+