15 Ndị nọ n’okpuru ya bụ Iden na Minayamin na Jeshụa na Shemaya, Amaraya na Shekanaya, bụ́ ndị nọ n’obodo dị iche iche nke ndị nchụàjà.+ Ha na-arụ ọrụ nke ndị a pụrụ ịtụkwasị obi na-arụ,+ bụ́ ikesara ụmụnne ha ihe n’ìgwè ha dị iche iche,+ ma onye ukwu ma onye nta;+