Jenesis 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O wee ruo mgbe ihe ndị a gasịrị na ezi Chineke lere Ebreham ule.+ O wee kpọọ ya, sị: “Ebreham!” o wee zaa, sị: “Lee m!”+ Diuterọnọmi 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 onye nyere gị mana+ ka i rie n’ala ịkpa, bụ́ nke nna gị hà na-amaghị, iji mee ka ị dị umeala+ nakwa iji lee gị ule ka o wee meere gị ihe ọma n’ikpeazụ;+ Abụ Ọma 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Biko, ka ihe ọjọọ nke ndị ajọ omume kwụsị,+Meekwa ka onye ezi omume guzosie ike;+Chineke bụ́ onye ezi omume+ na-enyocha obi+ na akụrụ.+
22 O wee ruo mgbe ihe ndị a gasịrị na ezi Chineke lere Ebreham ule.+ O wee kpọọ ya, sị: “Ebreham!” o wee zaa, sị: “Lee m!”+
16 onye nyere gị mana+ ka i rie n’ala ịkpa, bụ́ nke nna gị hà na-amaghị, iji mee ka ị dị umeala+ nakwa iji lee gị ule ka o wee meere gị ihe ọma n’ikpeazụ;+
9 Biko, ka ihe ọjọọ nke ndị ajọ omume kwụsị,+Meekwa ka onye ezi omume guzosie ike;+Chineke bụ́ onye ezi omume+ na-enyocha obi+ na akụrụ.+