2 gwa Jeremaya onye amụma, sị: “Biko, nụrụ arịrịọ anyị na-arịọ ka i meere anyị amara. Kpekuo Jehova bụ́ Chineke gị ekpere n’ihi anyị,+ n’ihi ndị a niile fọdụrụ, n’ihi na ọ bụ anyị fọdụrụ, naanị mmadụ ole na ole n’ime ọtụtụ ndị,+ dị nnọọ ka i ji anya gị na-ahụ anyị.