22 M ga-eme ka anụ ọhịa bata n’etiti unu,+ ha ga-agbawa unu aka ụmụ+ ma gbuchapụ anụ ụlọ unu, meekwa ka ọnụ ọgụgụ unu belata, ụzọ unu ga-atọgbọkwa chakoo.+
9 E wezụga na Jehova nke ụsụụ ndị agha mere ka mmadụ ole na ole ndị lanahụrụ alanahụ fọdụrụ anyị,+ anyị gaara adị nnọọ ka Sọdọm, anyị gaara eyi Gọmọra.+