2 Ndị Eze 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ikpeazụ, ọ tụgharịrị wee hụ ha ma kọchaa+ ha n’aha Jehova. Nne anụ ọhịa bea+ abụọ wee si n’ọhịa pụta dọrie ụmụaka iri anọ na abụọ n’ime ha.+ Ezikiel 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-ezipụ ụnwụ na ajọ anụ ọhịa ka ha bịakwasị unu.+ Ha ga-emekwa ka ị gbara aka nwa. Ọrịa na-efe efe+ na ọbara+ ga-esikwa n’etiti gị gafee, m ga-emekwa ka mma agha bịakwasị gị.+ Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya.’”
24 N’ikpeazụ, ọ tụgharịrị wee hụ ha ma kọchaa+ ha n’aha Jehova. Nne anụ ọhịa bea+ abụọ wee si n’ọhịa pụta dọrie ụmụaka iri anọ na abụọ n’ime ha.+
17 M ga-ezipụ ụnwụ na ajọ anụ ọhịa ka ha bịakwasị unu.+ Ha ga-emekwa ka ị gbara aka nwa. Ọrịa na-efe efe+ na ọbara+ ga-esikwa n’etiti gị gafee, m ga-emekwa ka mma agha bịakwasị gị.+ Mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya.’”