Ezikiel 38:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 M ga-eji ọrịa na-efe efe+ na ọbara+ kpee ya ikpe.+ M ga-emekwa ka nnukwu mmiri na akụ́ mmiri ígwé,+ ọkụ na sọlfọ+ zokwasị ya na ìgwè ndị agha ya na ọtụtụ ndị ga-eso ya.+
22 M ga-eji ọrịa na-efe efe+ na ọbara+ kpee ya ikpe.+ M ga-emekwa ka nnukwu mmiri na akụ́ mmiri ígwé,+ ọkụ na sọlfọ+ zokwasị ya na ìgwè ndị agha ya na ọtụtụ ndị ga-eso ya.+