Aịzaya 29:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-eji égbè eluigwe na ala ọma jijiji na oké ụda, oké ifufe mmiri na oké ifufe, na ire ọkụ nke ọkụ na-erepịa ihe+ chee ihu n’ebe ị nọ wee napụta gị.” Aịzaya 30:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Jehova ga-eme ka a nụ olu ya dị ebube,+ meekwa ka a hụ+ ogwe aka ya nke na-aga ịdakwasị ndị iro ya, n’oké iwe+ nakwa n’ire ọkụ nke ọkụ na-erepịa ihe+ na oké mmiri ozuzo na oké ifufe mmiri+ na akụ́ mmiri ígwé.+
6 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-eji égbè eluigwe na ala ọma jijiji na oké ụda, oké ifufe mmiri na oké ifufe, na ire ọkụ nke ọkụ na-erepịa ihe+ chee ihu n’ebe ị nọ wee napụta gị.”
30 Jehova ga-eme ka a nụ olu ya dị ebube,+ meekwa ka a hụ+ ogwe aka ya nke na-aga ịdakwasị ndị iro ya, n’oké iwe+ nakwa n’ire ọkụ nke ọkụ na-erepịa ihe+ na oké mmiri ozuzo na oké ifufe mmiri+ na akụ́ mmiri ígwé.+