Jeremaya 25:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “‘Mkpọtụ ga-eru n’ebe kasị anya n’ụwa, n’ihi na Jehova na mba niile ga-aba n’ikpe.+ Ọ ga-ekpe anụ ahụ́ niile ikpe.+ Ọ ga-enyefe ndị ajọ omume n’aka mma agha,’+ ka Jehova kwuru.
31 “‘Mkpọtụ ga-eru n’ebe kasị anya n’ụwa, n’ihi na Jehova na mba niile ga-aba n’ikpe.+ Ọ ga-ekpe anụ ahụ́ niile ikpe.+ Ọ ga-enyefe ndị ajọ omume n’aka mma agha,’+ ka Jehova kwuru.