17 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Jirinụ nghọta mee ihe, kpọọnụ ndị inyom na-abụ abụ iru uju+ ka ha bịa; zigaranụ ọbụna ndị inyom bụ́ ndị ọkwa ákwá ozi ka ha bịa,+
20 Ma, nụrụnụ okwu Jehova, unu ndị inyom, ka ntị unu nụrụ okwu ọnụ ya. Mgbe ahụ, kụzierenụ ụmụ unu ndị inyom ákwá arịrị,+ ka nwaanyị ọ bụla kụziekwara nwaanyị ibe ya abụ iru uju.+