1 Ihe E Mere 29:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ọlaedo bụ maka ihe ndị a ga-eji ọlaedo rụọ, ọlaọcha maka ihe ndị a ga-eji ọlaọcha rụọ nakwa maka ọrụ niile ndị omenkà ga-arụ. Ònye n’ime unu na-ewepụta onwe ya iwetara Jehova onyinye taa?”+ Ezra 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 enyewo m iwu+ ka onye ọ bụla nọ n’alaeze m+ bụ́ onye Izrel na ndị nchụàjà ha na ndị Livaị nke chọrọ iso gị laa Jeruselem lawa.+
5 ọlaedo bụ maka ihe ndị a ga-eji ọlaedo rụọ, ọlaọcha maka ihe ndị a ga-eji ọlaọcha rụọ nakwa maka ọrụ niile ndị omenkà ga-arụ. Ònye n’ime unu na-ewepụta onwe ya iwetara Jehova onyinye taa?”+
13 enyewo m iwu+ ka onye ọ bụla nọ n’alaeze m+ bụ́ onye Izrel na ndị nchụàjà ha na ndị Livaị nke chọrọ iso gị laa Jeruselem lawa.+