Abụ Ọma 86:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+M ga-eje ije n’eziokwu gị.+Mee ka obi m dị n’otu ịtụ egwu aha gị.+ Abụ Ọma 119:102 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 102 Esighị m ná mkpebi ikpe gị pụọ,+N’ihi na gị onwe gị eziwo m ihe.+ Aịzaya 30:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova ga-enye unu nri n’ụdị ahụhụ, nyekwa unu mmiri n’ụdị mmegbu;+ n’agbanyeghị nke ahụ, Onye Ozizi Ukwu gị agakwaghị ezo onwe ya ezo, anya gị ga-aghọkwa anya na-ahụ Onye Ozizi Ukwu gị.+ Aịzaya 54:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụ gị niile+ ga-abụ ndị Jehova kụziiri ihe,+ udo nke ụmụ gị ga-adịkwa ukwuu.+
11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+M ga-eje ije n’eziokwu gị.+Mee ka obi m dị n’otu ịtụ egwu aha gị.+
20 Jehova ga-enye unu nri n’ụdị ahụhụ, nyekwa unu mmiri n’ụdị mmegbu;+ n’agbanyeghị nke ahụ, Onye Ozizi Ukwu gị agakwaghị ezo onwe ya ezo, anya gị ga-aghọkwa anya na-ahụ Onye Ozizi Ukwu gị.+