Diuterọnọmi 2:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma Saịhọn eze Heshbọn ekweghị ka anyị si n’ala ya gafere, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị kwere ka mmụọ ya sie ike+ nakwa ka obi kpọọ ya nkụ, ka o wee nyefee ya n’aka gị dị nnọọ ka ọ dị taa.+ Abụ Ọma 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Chineke ga-ama ha ikpe;+Atụmatụ ha ga-eme ka ha daa.+Ka a chụsaa ha n’ihi na mmebi iwu ha dị ukwuu,+N’ihi na ha nupụụrụ gị isi.+ Ilu 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Obi onye eze dị ka iyi n’aka Jehova.+ Ebe ọ bụla ọ chọrọ, ya echee ya ihu.+ Emọs 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụrụ na a fụọ opi n’obodo, ọ̀ bụ na ndị mmadụ adịghị ama jijiji?+ Ọ bụrụ na e nwee ọdachi n’obodo, ọ́ bụghị Jehova mere ihe?
30 Ma Saịhọn eze Heshbọn ekweghị ka anyị si n’ala ya gafere, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị kwere ka mmụọ ya sie ike+ nakwa ka obi kpọọ ya nkụ, ka o wee nyefee ya n’aka gị dị nnọọ ka ọ dị taa.+
10 Chineke ga-ama ha ikpe;+Atụmatụ ha ga-eme ka ha daa.+Ka a chụsaa ha n’ihi na mmebi iwu ha dị ukwuu,+N’ihi na ha nupụụrụ gị isi.+
6 Ọ bụrụ na a fụọ opi n’obodo, ọ̀ bụ na ndị mmadụ adịghị ama jijiji?+ Ọ bụrụ na e nwee ọdachi n’obodo, ọ́ bụghị Jehova mere ihe?