26 Abna wee malite ịkpọ Joab, sị: “Mma agha ọ̀ ga na-eripịa+ ndị mmadụ n’akwụsịghị akwụsị? Ọ̀ bụ na ị maghị na obi ilu bụ ihe ga-esi na ya pụta n’ikpeazụ?+ Olee mgbe ọ ga-eru tupu gị agwa ndị gị ka ha kwụsị ịchụ ụmụnne ha?”+
26 N’echi ya, ọ bịakwutere ha mgbe ha nọ na-alụ ọgụ, o wee gbalịa ime ka ha dịrị n’udo,+ sị, ‘Unu bụ ụmụnne. Gịnị mere unu ji na-eme ibe unu ihe ọjọọ?’+